Savina Nongebatu ( amuru ya na 1969) o bu onye Solomon Islands disability rights advocate onye duru ndi nwere nkwaru na Solomon's Islands bido na 2004 na 2011 biakwa gba odibo dika deputy CEO nke Pacific Disability Forum bido na 2018 na 2019.
Developed by StudentB